Onye [Mp3,Video&Lyrics] By Mercy Chinwo
ONYE MP3,VIDEO & LYRICS
BY MERCY CHINWO
The Nigerian female artist, Mercy Chinwo expressed rye power of God in the song “ONYE” into her new Albulm in year 2020 which she titled to be “SATISFIED”
DOWNLOAD ONYE MP3 BY MERCY CHINWO
Download Mp3
Subscribe For More Updates!
ONYE VIDEO BY MERCY CHINWO
ONYE LYRICS BY MERCY CHINWO
[Verse 1]
Oke mmuo, ogbarankiti
Okwu juru nonu ya
Ogbajiri Igwe kpoya nku
Onye nwere factory ebe anakpu nwa
(Mmuo ka mmuo)
Odighi onye dikagi
Echete obi esike
Anyi na etogi, anyi nasigi Imela
Odighi onye dikagi
[Verse 1 – Translation]
The Great Spirit
You have the Final say
The all Powerful
The Creator of Life
There is no one like you
Our Confidence
We Adore you, you have done Well
[Chorus]
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
[Chorus – Translation]
Who, who, who
Who is like unto Thee
Onye – Mercy Chinwo Lyrics
[Verse 2]
Eze ka Eze, Chika dibia
I Love the way the things you do
You always Exceed my Expectations
Odighi onye, Onye, Onye
Onye, Onye, Onye,
Onye, Onye, Onye dikagi
Dikagi Chidi ebube,
Amama amasi,
Odighi onye dikagi
[Chorus]
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
Onye eh, Onye eh, Onye eh,
Onyedika Gi
[Bridge]_Onye Lyrics By Mercy Chinwo
Echeta Obiesike
Otu onye anasi unuabiala
(Onye eh, Onyedika Gi)
Odighi onye, Onye, Onye
Onye, Onye, Onye,
Onye, Onye, Onye dikagi
Dikagi Chidi ebube, amama amasi
[Bridge – Translation]
Our Confidence
The Three in One God
There is no one, no One
No One like you
The Glorious God, Unsearchable
[Outro]
Mmuo ka mmuo,
Mmuo ka mmuo
(Onye eh, Onyedika Gi)